Our igbo ad is here to help you transform your life!

Поделиться
HTML-код
  • Опубликовано: 19 сен 2024
  • Umu nnem ndi Nigeria, na `ndi Igbo ibem, Udo diri unu!!
    Unu na-aru oru abuo ma obu ato? Unu na -aru oru ubochi nile nke izuka, site isi n’otutu ruo na anyasi?
    Madu nwere ike gbasia mbo nile ndia, ma ogaghi enweta ego ga-ezuru ya imejuputa ebum n’uche ya.
    Oburu na I hu onwe gi na onodu a,choo ihe I ga eme wee gaa n’ihu.
    Aha m bu, Anthonia Anuforo Eleanya. Abu m nne ezi n’ulo, nne ochie,(grandmother), na oji ego acho ego ma obu “Online Digital Business owner”
    Aruola m oru di iche iche , ma ndi ana-ebido n’isi otutu ruo n’anyasi, ma ndi ana -ebido n’ i‘si ’izuka ruo na ngwucha ya. Obu ihe nwute na ego nine na-erite n’ugwo onwa anaghi ezurum.
    Maka ihi ya , m wee na aju onwem si, Obu otua ka m ga-adigide ruo mgbe m ga ala ezumike nka?
    M wee choba etu m ga-esi mee ka onudu m gbanwee
    Oge nadighi anya m wee hu ihe onyinyo na Facebook.na--egosi otu esi n’ulo aru oru site n’ikuku, ana-akpo “ Online Digital Business” M wee denye aha m na ndi otu a.
    Ugbua, enwerem Ulo oru nke ana ano n’ulo aru site n’ikuku-(Online Digital Business). Ana m esi n’ulo oru a , enweta ego m ji emejuputa ebum nuche m.
    Ibu onye nna, onye nne, onye nkuzi, nne ochie, Nurse, Doctor, Engineer? I no ezumikenka, bia kam zi gi, etu I ga-esi n’ikuku aru-oru , wee nweta ego I ga eji wulite ezinulo gi . Aga m enyere gi aka, ka I wee nwee ulo oru nke aka gi, burukwa ezigbo oji ego acho ego.
    Bianu k’anyi soro mba ndi ozo nyere onwe anyi aka . Unu egbukwala oge obula.
    Bianye aka ebe edere www.theanthoniael.com, ka ighotakwuo ihe m na-ekwu.

Комментарии •